Jenesis 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe a meziri ka ndị na-azụrụ Ebram anụ ụlọ na ndị na-azụrụ Lọt anụ ụlọ sewe okwu. (N’oge ahụ, ndị Kenan na ndị Perizaịt bi n’ala ahụ.)+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:7 Ụlọ Nche,8/15/2001, p. 22
7 Ihe a meziri ka ndị na-azụrụ Ebram anụ ụlọ na ndị na-azụrụ Lọt anụ ụlọ sewe okwu. (N’oge ahụ, ndị Kenan na ndị Perizaịt bi n’ala ahụ.)+