Jenesis 14:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Agaghị m ewere ihe ọ bụla ọzọ ma e wepụ ihe ụmụ okorobịa a riri. Ma ka Ena, Eshkọl, na Mamri,+ bụ́ ụmụ nwoke ndị so m gaa agha, were òkè ha.”
24 Agaghị m ewere ihe ọ bụla ọzọ ma e wepụ ihe ụmụ okorobịa a riri. Ma ka Ena, Eshkọl, na Mamri,+ bụ́ ụmụ nwoke ndị so m gaa agha, were òkè ha.”