Jenesis 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova Chineke wee mee ka osisi ọ bụla nke dị mma ile anya, nke mkpụrụ ya dịkwa mma oriri, puo n’ala. O mekwara ka osisi nke ndụ+ na osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ+ puo n’etiti ubi ahụ. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:9 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1907 Ụlọ Nche,1/1/2011, p. 74/15/1999, p. 8 Teta!,10/8/1998, p. 7
9 Jehova Chineke wee mee ka osisi ọ bụla nke dị mma ile anya, nke mkpụrụ ya dịkwa mma oriri, puo n’ala. O mekwara ka osisi nke ndụ+ na osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ+ puo n’etiti ubi ahụ.