Jenesis 17:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Chineke wee sị: “N’eziokwu, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.*+ Mụ na ya ga-agba ndụ. Ọ ga-abụ ọgbụgba ndụ ga-adịru ebighị ebi. Ọ ga-abụkwa ọgbụgba ndụ mụ na ụmụ* ya ga-agba.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:19 Ụlọ Nche,2/1/2009, p. 13-14
19 Chineke wee sị: “N’eziokwu, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.*+ Mụ na ya ga-agba ndụ. Ọ ga-abụ ọgbụgba ndụ ga-adịru ebighị ebi. Ọ ga-abụkwa ọgbụgba ndụ mụ na ụmụ* ya ga-agba.+