Jenesis 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụ Ebreham ga-aghọ nnukwu mba dị ike, a ga-esikwa n’aka ya gọzie mba niile dị n’ụwa.+