Jenesis 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova Chineke kpọọrọ nwoke ahụ mee ka o biri n’ogige Iden ka ọ na-akọ ihe na ya ma na-elekọta ya.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:15 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2023, p. 15-16
15 Jehova Chineke kpọọrọ nwoke ahụ mee ka o biri n’ogige Iden ka ọ na-akọ ihe na ya ma na-elekọta ya.+