Jenesis 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova Chineke ejirila ájá kpụọ anụ ọhịa ọ bụla na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe. O wee malite ime ka ha na-abịakwute nwoke ahụ ka ọ mara aha ọ ga-akpọ nke ọ bụla. Ihe ọ bụla nwoke ahụ kpọrọ anụ nke ọ bụla,* ya abụrụ aha ya.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2023, p. 15-16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2016, p. 28
19 Jehova Chineke ejirila ájá kpụọ anụ ọhịa ọ bụla na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe. O wee malite ime ka ha na-abịakwute nwoke ahụ ka ọ mara aha ọ ga-akpọ nke ọ bụla. Ihe ọ bụla nwoke ahụ kpọrọ anụ nke ọ bụla,* ya abụrụ aha ya.+