-
Jenesis 2:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 N’ihi ya, Jehova Chineke mere ka oké ụra buru nwoke ahụ. Ka ọ nọ na-ehi ụra, Chineke wepụtara otu n’ime ọgịrịga ya ma mechie ebe o si wepụta ya.
-