Jenesis 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Sera wee sị: “Chineke emeela ka m chịa ọchị. Onye ọ bụla nụrụ ya ga-eso m chịa ọchị.”* Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:6 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2017, p. 14-15