Jenesis 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O wee gwa Ebreham, sị: “Chụpụ ohu nwaanyị a na nwa ya n’ihi na nwa ohu nwaanyị a agaghị eso Aịzik nwa m keta akụnụba gị.”+
10 O wee gwa Ebreham, sị: “Chụpụ ohu nwaanyị a na nwa ya n’ihi na nwa ohu nwaanyị a agaghị eso Aịzik nwa m keta akụnụba gị.”+