Jenesis 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Nwoke ahụ wee sị: “Ehee! Onye a bụ ọkpụkpụ si n’ọkpụkpụ mNa anụ ahụ́ si n’anụ ahụ́ m. A ga-akpọ ya NwaanyịN’ihi na e ji ihe si n’ahụ́ nwoke kpụọ ya.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:23 Ụlọ Nche,1/1/2004, p. 30
23 Nwoke ahụ wee sị: “Ehee! Onye a bụ ọkpụkpụ si n’ọkpụkpụ mNa anụ ahụ́ si n’anụ ahụ́ m. A ga-akpọ ya NwaanyịN’ihi na e ji ihe si n’ahụ́ nwoke kpụọ ya.”+