-
Jenesis 21:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Chineke wee meghee anya ya, ya ahụ olulu mmiri. Ọ gara gbanye mmiri na karama akpụkpọ ahụ, nye nwa ya nwoke, ya aṅụọ.