-
Jenesis 24:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ozugbo ahụ, ọ wụnyere mmiri dị n’ite mmiri ya n’ihe anụ ụlọ ji aṅụ mmiri ma gbaga n’olulu mmiri ahụ ugboro ugboro na-eseta mmiri. Ọ nọ na-esetara kamel ahụ niile mmiri.
-