Jenesis 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova Chineke wee sị nwaanyị ahụ: “Gịnị bụ ihe a i mere?” Nwaanyị ahụ zara, sị: “Agwọ ahụ duhiere m, m wee rie mkpụrụ osisi ahụ.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Teta!,9/8/1998, p. 24
13 Jehova Chineke wee sị nwaanyị ahụ: “Gịnị bụ ihe a i mere?” Nwaanyị ahụ zara, sị: “Agwọ ahụ duhiere m, m wee rie mkpụrụ osisi ahụ.”+