Jenesis 26:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ. N’afọ ahụ, ihe o nwetara n’ubi bụ okpukpu otu narị (100) mkpụrụ ọ ghara, maka na Jehova nọ na-agọzi ya.+
12 Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ. N’afọ ahụ, ihe o nwetara n’ubi bụ okpukpu otu narị (100) mkpụrụ ọ ghara, maka na Jehova nọ na-agọzi ya.+