Jenesis 26:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Aịzik wee rụọ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma kpọkuo aha Jehova.+ Ọ mara ụlọikwuu ya n’ebe ahụ,+ ndị na-ejere ya ozi gwukwara olulu mmiri n’ebe ahụ.
25 Aịzik wee rụọ ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma kpọkuo aha Jehova.+ Ọ mara ụlọikwuu ya n’ebe ahụ,+ ndị na-ejere ya ozi gwukwara olulu mmiri n’ebe ahụ.