Jenesis 27:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe Ribeka sichara, ọ chịịrị ọmarịcha uwe Ịsọ nwa ya nke okenye, nke o dowere n’ụlọ, yiwe Jekọb nwa ya nke nta.+
15 Mgbe Ribeka sichara, ọ chịịrị ọmarịcha uwe Ịsọ nwa ya nke okenye, nke o dowere n’ụlọ, yiwe Jekọb nwa ya nke nta.+