Jenesis 27:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ịsọ sịrị nna ya: “Nna m, ọ̀ bụ naanị otu ngọzi ka i nwere? Gọzie m, nna m, gọziekwa mụnwa!” Ịsọ wee besiwe ákwá ike.+
38 Ịsọ sịrị nna ya: “Nna m, ọ̀ bụ naanị otu ngọzi ka i nwere? Gọzie m, nna m, gọziekwa mụnwa!” Ịsọ wee besiwe ákwá ike.+