Jenesis 28:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi ya, Ịsọ gara n’ezinụlọ Ishmel lụrụ Mehalat nwa Ishmel nwa Ebreham. Mehalat bụ nwanne nwaanyị Nebeyọt. Ịsọ lụrụ ya n’elu ụmụ nwaanyị ndị nke ọ lụrụla.+
9 N’ihi ya, Ịsọ gara n’ezinụlọ Ishmel lụrụ Mehalat nwa Ishmel nwa Ebreham. Mehalat bụ nwanne nwaanyị Nebeyọt. Ịsọ lụrụ ya n’elu ụmụ nwaanyị ndị nke ọ lụrụla.+