Jenesis 28:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ rọwara nrọ. Ná nrọ ahụ, ọ hụrụ steepụ* si n’ụwa ruo n’eluigwe. Ọ hụkwara ka ndị mmụọ ozi Chineke nọ na-agbago ma na-agbadata na ya.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:12 Ụlọ Nche,1/15/2004, p. 2810/15/2003, p. 28-29
12 Ọ rọwara nrọ. Ná nrọ ahụ, ọ hụrụ steepụ* si n’ụwa ruo n’eluigwe. Ọ hụkwara ka ndị mmụọ ozi Chineke nọ na-agbago ma na-agbadata na ya.+