-
Jenesis 4:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ọ bụrụ na ị gbanwee mewe ihe dị mma, ọ̀ bụ na agaghị m ele gị anya ọma? Ma ọ bụrụ na ị gbanweghị mewe ihe dị mma, mmehie nọ n’ọnụ ụzọ na-eche gị, ọ chọkwara inweta gị. Ma ị̀ ga-emerinụ ya?”
-