Jenesis 31:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’otu oge, mgbe o ruru ka ìgwè anụ ahụ gbaa ibe ha, m rọrọ nrọ. Ná nrọ ahụ, m hụrụ na ọ bụ mkpi ndị nwere ụcha dị iche iche na ndị tụrụ àgwà na-agba ìgwè ewu ahụ.+
10 N’otu oge, mgbe o ruru ka ìgwè anụ ahụ gbaa ibe ha, m rọrọ nrọ. Ná nrọ ahụ, m hụrụ na ọ bụ mkpi ndị nwere ụcha dị iche iche na ndị tụrụ àgwà na-agba ìgwè ewu ahụ.+