Jenesis 31:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ chịịrị ìgwè anụ ya niile, burukwa akụnụba niile ọ kpatara,+ ya bụ, anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka ọ lakwuru Aịzik nna ya n’obodo Kenan.+
18 Ọ chịịrị ìgwè anụ ya niile, burukwa akụnụba niile ọ kpatara,+ ya bụ, anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka ọ lakwuru Aịzik nna ya n’obodo Kenan.+