Jenesis 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Chineke kpọrọ ala nkịtị ahụ Ala.+ Ma ọ kpọrọ mmiri ahụ sọkọtara ọnụ Oké Osimiri.+ Chineke wee hụ na ha dị mma.+
10 Chineke kpọrọ ala nkịtị ahụ Ala.+ Ma ọ kpọrọ mmiri ahụ sọkọtara ọnụ Oké Osimiri.+ Chineke wee hụ na ha dị mma.+