Ọpụpụ 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma, ụmụ nwaanyị ahụ na-aghọ́ nwa na-atụ egwu ezi Chineke. Ha emeghị ihe eze Ijipt gwara ha. Kama, ha na-ahapụ ụmụ nwoke ndụ.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:17 Ụlọ Nche,11/1/2003, p. 8-9
17 Ma, ụmụ nwaanyị ahụ na-aghọ́ nwa na-atụ egwu ezi Chineke. Ha emeghị ihe eze Ijipt gwara ha. Kama, ha na-ahapụ ụmụ nwoke ndụ.+