Ọpụpụ 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ikpeazụ, Fero nyere ndị obodo ya niile iwu, sị: “Tụbanụ nwa nwoke ọ bụla ndị Hibru mụrụ ọhụrụ n’osimiri Naịl, ma hapụnụ nwa nwaanyị ọ bụla ndụ.”+
22 N’ikpeazụ, Fero nyere ndị obodo ya niile iwu, sị: “Tụbanụ nwa nwoke ọ bụla ndị Hibru mụrụ ọhụrụ n’osimiri Naịl, ma hapụnụ nwa nwaanyị ọ bụla ndụ.”+