Ọpụpụ 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ada Fero gara ịsa ahụ́ n’Osimiri Naịl, ụmụ nwaanyị na-ejere ya ozi nọ na-agagharị n’akụkụ Osimiri Naịl. Ọ hụrụ nkata ahụ dị n’etiti ahịhịa amị. O wee dunye ohu ya nwaanyị ozugbo ka ọ gaa bute ya.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:5 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 30
5 Mgbe ada Fero gara ịsa ahụ́ n’Osimiri Naịl, ụmụ nwaanyị na-ejere ya ozi nọ na-agagharị n’akụkụ Osimiri Naịl. Ọ hụrụ nkata ahụ dị n’etiti ahịhịa amị. O wee dunye ohu ya nwaanyị ozugbo ka ọ gaa bute ya.+