Ọpụpụ 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Ọrụ ebube niile m nyere gị ike ịrụ, hụ na ị rụrụ ha n’ihu Fero ma ị laghachi n’Ijipt.+ Ma m ga-ekwe ka obi ya kpọchie,+ ọ gaghịkwa ahapụ ndị m ka ha laa.+
21 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Ọrụ ebube niile m nyere gị ike ịrụ, hụ na ị rụrụ ha n’ihu Fero ma ị laghachi n’Ijipt.+ Ma m ga-ekwe ka obi ya kpọchie,+ ọ gaghịkwa ahapụ ndị m ka ha laa.+