Ọpụpụ 4:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ana m asị gị, Hapụ nwa m nwoke ka ọ gaa fee m.* Ma ọ bụrụ na i kweghị ahapụ ya, m ga-egbu nwa gị nwoke, ọkpara gị.”’”+
23 Ana m asị gị, Hapụ nwa m nwoke ka ọ gaa fee m.* Ma ọ bụrụ na i kweghị ahapụ ya, m ga-egbu nwa gị nwoke, ọkpara gị.”’”+