Ọpụpụ 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ugbu a, anụla m ude ndị Izrel na-asụ, bụ́ ndị ndị Ijipt ji mere ndị ohu, m na-echetakwa ọgbụgba ndụ m.+
5 Ugbu a, anụla m ude ndị Izrel na-asụ, bụ́ ndị ndị Ijipt ji mere ndị ohu, m na-echetakwa ọgbụgba ndụ m.+