Ọpụpụ 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mosis mechara gwa ndị Izrel ihe ndị a. Ma ha egeghị Mosis ntị maka na obi dara ha mbà nakwa maka na e ji ha mere ndị ohu, na-echikwa ha ọnụ n’ala.+
9 Mosis mechara gwa ndị Izrel ihe ndị a. Ma ha egeghị Mosis ntị maka na obi dara ha mbà nakwa maka na e ji ha mere ndị ohu, na-echikwa ha ọnụ n’ala.+