Ọpụpụ 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Amram lụrụ Jokebed, nwanne nna ya.+ Ọ mụụrụ ya Erọn na Mosis.+ Amram dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa (137).
20 Amram lụrụ Jokebed, nwanne nna ya.+ Ọ mụụrụ ya Erọn na Mosis.+ Amram dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa (137).