Ọpụpụ 6:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ nwoke Kora mụrụ bụ Asịa, Elkena, na Abayasaf.+ Ha bụ ezinụlọ ndị si n’ụlọ Kora.+