Ọpụpụ 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha wee mee ya. Erọn setịrị mkpara o ji n’aka kụọ n’ájá dị n’ala, anwụnta wee ju n’ahụ́ ndị mmadụ nakwa n’ahụ́ ụmụ anụmanụ. Ájá niile dị n’ala ghọrọ anwụnta n’Ijipt niile.+
17 Ha wee mee ya. Erọn setịrị mkpara o ji n’aka kụọ n’ájá dị n’ala, anwụnta wee ju n’ahụ́ ndị mmadụ nakwa n’ahụ́ ụmụ anụmanụ. Ájá niile dị n’ala ghọrọ anwụnta n’Ijipt niile.+