Ọpụpụ 8:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Fero wee sị: “M ga-ahapụ unu ka unu gaa chụọrọ Jehova bụ́ Chineke unu àjà n’ala ịkpa. Ma, unu agakwala ebe dị ezigbo anya. Rịọrọnụ m Chineke arịrịọ.”+
28 Fero wee sị: “M ga-ahapụ unu ka unu gaa chụọrọ Jehova bụ́ Chineke unu àjà n’ala ịkpa. Ma, unu agakwala ebe dị ezigbo anya. Rịọrọnụ m Chineke arịrịọ.”+