Ọpụpụ 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova mekwara ya n’echi ya. Ụdị anụ ụlọ ọ bụla dị n’Ijipt malitere ịnwụ,+ ma e nweghị anụ ụlọ ọ bụla bụ́ nke ndị Izrel nwụrụnụ.
6 Jehova mekwara ya n’echi ya. Ụdị anụ ụlọ ọ bụla dị n’Ijipt malitere ịnwụ,+ ma e nweghị anụ ụlọ ọ bụla bụ́ nke ndị Izrel nwụrụnụ.