Ọpụpụ 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na ugbu a, ọ bụ gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị obodo gị ka m ga-ata ahụhụ, ka i wee mara na e nweghị onye dị ka m n’ụwa niile.+
14 N’ihi na ugbu a, ọ bụ gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị obodo gị ka m ga-ata ahụhụ, ka i wee mara na e nweghị onye dị ka m n’ụwa niile.+