-
Ọpụpụ 9:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Onye ọ bụla n’ime ndị na-ejere Fero ozi, bụ́ onye ihe Jehova kwuru tụrụ egwu, kpọbatara ndị na-ejere ya ozi na anụ ụlọ ya n’ime ụlọ ozugbo.
-