Ọpụpụ 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Welie aka gị chee n’eluigwe, ka akụ́ mmiri ígwé daa n’Ijipt niile,+ dakwasị mmadụ na anụmanụ na ahịhịa ndụ niile dị n’ubi n’ala Ijipt.”+
22 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Welie aka gị chee n’eluigwe, ka akụ́ mmiri ígwé daa n’Ijipt niile,+ dakwasị mmadụ na anụmanụ na ahịhịa ndụ niile dị n’ubi n’ala Ijipt.”+