Ọpụpụ 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mosis weliri mkpara ya chee n’eluigwe, Jehova wee mee ka égbè eluigwe na-agba nakwa ka akụ́ mmiri ígwé na-ada, meekwa ka ọkụ* na-ada n’ala. Jehova nọkwa na-eme ka akụ́ mmiri ígwé na-ezo ka mmiri n’Ijipt.
23 Mosis weliri mkpara ya chee n’eluigwe, Jehova wee mee ka égbè eluigwe na-agba nakwa ka akụ́ mmiri ígwé na-ada, meekwa ka ọkụ* na-ada n’ala. Jehova nọkwa na-eme ka akụ́ mmiri ígwé na-ezo ka mmiri n’Ijipt.