Ọpụpụ 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ bụ naanị na Goshen, bụ́ ebe ndị Izrel bi, ka akụ́ mmiri ígwé na-adaghị.+