Ọpụpụ 9:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mosis wee sị ya: “Ozugbo m si n’obodo a pụọ, m ga-agbasa aka m n’ihu Jehova rịọ ya arịrịọ. Égbè eluigwe a ga-akwụsị, akụ́ mmiri ígwé agaghịkwa ada ọzọ, ka i wee mara na ọ bụ Jehova nwe ụwa.+
29 Mosis wee sị ya: “Ozugbo m si n’obodo a pụọ, m ga-agbasa aka m n’ihu Jehova rịọ ya arịrịọ. Égbè eluigwe a ga-akwụsị, akụ́ mmiri ígwé agaghịkwa ada ọzọ, ka i wee mara na ọ bụ Jehova nwe ụwa.+