Ọpụpụ 9:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mgbe Fero hụrụ na mmiri ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ na égbè eluigwe ahụ akwụsịla, o mehiere ọzọ ma kpọchie obi ya,+ ya na ndị na-ejere ya ozi.
34 Mgbe Fero hụrụ na mmiri ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ na égbè eluigwe ahụ akwụsịla, o mehiere ọzọ ma kpọchie obi ya,+ ya na ndị na-ejere ya ozi.