Ọpụpụ 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Gakwuru Fero n’ihi na m kwere ka obi ya na obi ndị na-ejere ya ozi kpọchie,+ ka m wee mee ihe àmà m ndị a n’ihu ya,+
10 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Gakwuru Fero n’ihi na m kwere ka obi ya na obi ndị na-ejere ya ozi kpọchie,+ ka m wee mee ihe àmà m ndị a n’ihu ya,+