Ọpụpụ 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ka i wee kọọrọ ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị otú m si mesie ndị Ijipt ike nakwa ihe àmà ndị m mere n’etiti ha.+ Unu ga-amatakwa na m bụ Jehova.”
2 ka i wee kọọrọ ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị otú m si mesie ndị Ijipt ike nakwa ihe àmà ndị m mere n’etiti ha.+ Unu ga-amatakwa na m bụ Jehova.”