-
Ọpụpụ 10:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Setịa aka gị n’ala Ijipt ka igurube bịa, ka ha bịa n’ala Ijipt richapụ ahịhịa ndụ niile dị na ya, ya bụ, ihe niile akụ́ mmiri ígwé mebifọrọ.”
-