-
Ọpụpụ 10:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Jehova meziri ka e nwee oké ifufe nke si n’ebe ọdịda anyanwụ. O wee buru igurube ndị ahụ buba n’Oké Osimiri Uhie. Otu mkpụrụ igurube afọghị n’ala Ijipt niile.
-