-
Ọpụpụ 10:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Anyị ga-achịrịkwa anụ ụlọ anyị gaa. Anyị agaghị ahapụ anụmanụ ọ bụla, n’ihi na anyị ga-eji ụfọdụ n’ime ha fee Jehova bụ́ Chineke anyị. Anyị amaghịkwa ihe anyị ga-eji achụrụ Jehova àjà ruo mgbe anyị ruru n’ebe ahụ.”
-