Ọpụpụ 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mosis na Erọn rụrụ ọrụ ebube ndị a niile n’ihu Fero.+ Ma Jehova kwere ka obi Fero kpọchie, nke mere na ọ hapụghị ndị Izrel ka ha si n’ala ya pụọ.+
10 Mosis na Erọn rụrụ ọrụ ebube ndị a niile n’ihu Fero.+ Ma Jehova kwere ka obi Fero kpọchie, nke mere na ọ hapụghị ndị Izrel ka ha si n’ala ya pụọ.+