Ọpụpụ 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Atụrụ* unu ga-ewere ga-abụ nke ahụ́ dị mma.+ Ọ ga-abụ oké gbara otu afọ. Unu nwere ike isi n’ụmụ ebule ma ọ bụ n’ụmụ ewu họrọ.
5 Atụrụ* unu ga-ewere ga-abụ nke ahụ́ dị mma.+ Ọ ga-abụ oké gbara otu afọ. Unu nwere ike isi n’ụmụ ebule ma ọ bụ n’ụmụ ewu họrọ.